anu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Anụ bụ ihe e kere eke nwere ndụ nke na-agagharị, na-eku ume, ma na-eri nri. Ọ nwekwara ike ịpụta “meat” ma ọ bụ anụ ahụ mmadụ ma ọ bụ nke anụmanụ dabere n’otú e si jiri ya n’okwu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ị ga-eri anụ
Olumba
[dezie]Igbo niile na-asụ ya
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Meat
Flesh
Animal