Gaa na ọdịnaya

anụ gbanari taa, echi bụ nta

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Nkea bụ okwu pụtara na ihe mmadụ na enweteghị taa, ọ nwere ike inweta ya echi maọbu ụbọchị ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]
If an animal escapes the hunter today, tomorrow is yet another day to hunt.