Gaa na ọdịnaya

anụ ọhịa

Sitere na Wiktionary

Anụ ọhịa


Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ aha mba Afrịka n'akpọ anụ bị n'ime ọhịa nke a na achụta maka nri

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ọchụ nta ahụ gburu ọtụtụ anụ ọhịa mgbe ọ gara ịchụ nta ụbọchị abụọ gara aga

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nchi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Bush meat Bush meat

French

[dezie]

Viande de brousse viande de brousse

German

[dezie]

Buschfleisch Buschfleisch