Gaa na ọdịnaya

akwukwo ego

Sitere na Wiktionary

akwụkwọ ego

Nkọwa

[dezie]

Ego akwụkwọ nke mmadụ ji zụta ihe ma ọ bụ kwụọ ụgwọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ nyere onye ahịa ahụ akwụkwọ ego abụọ.

Mkpọpụta

[dezie]

/akwʊkʊ egɔ/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[Bank note]