akwara

O sị Wiktionary

Akwara


Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ọkpọkọ ọbụla nke mejupụtara ihe ọbụla nke ọbara si na ya aga site nóbi ruo mpaghara ahụ mmadụ nile.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Mmadụ nile dị ndụ nwere akwara n'ime ahụ ha

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

vein

French[dezie]

veine