akwụnakwụna
Ọdịdị
Akwụnakwụna
Nkọwa
[dezie]Akwụnakwụna bụ onye ọbụla tụmaadị nwaanyị ya na ọtụtụ ụmụ nwoke na-enwe mmekọrita iji nweta ego.

Nkejiasụsụ
[dezie]Aha.
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọ na-agba akwụnakwụna n'obodo oyibo.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Akwụlakwụla. Akwụna n'olu ndị Abọ nke di n'Udi