Gaa na ọdịnaya

akedemi ndị uwe ojii

Sitere na Wiktionary

akedemi ndí uwe ojii

nkọwa

[dezie]

nke a bụ ụlọ akwụkwọ ebe a na-enye ndị uwe ojii ọzuzụ pụrụ iche banyere usoro ndị uwe ojii iji kwado ha ọfụma maka ịbụ ezigbo ndị uew ojii. ụfọdụ ọzụzụ ndị a gụnyere otu esi echekwa obodo, ebu egbe nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche.


nkejiasụsụ

[dezie]

nkọwaaha

ọmụmaatụ

[dezie]

e nwere akedemy ndị uwe ojii na Jos

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

police_academy