akamụ

O sị Wiktionary

Akamụ

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ nri dị mfe nke ụmụaka n'eri a na emepụta site n'iyọ ọka akwọrọ akwọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nanị Akamụ ka nwatakịrị ahụ riri kemgbe ụtụtụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Pap Pap