akakpọ adanchi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Onye na etopụtaghị dịka o kwesịrị, pere ezigbo mpe dị mkpụmkpụ ma ọ bụ onye na etoliteghị n'ụzọ ụfọdụ. A na-enwetakarị ya site na mkpụrụ ndụ ihe nketa ma ọ bụ nwee ike ọ site na ihe gbasara ọnọdụ ahụike.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Erighị ihe na-edozi ahụ na ụmụaka nwere ike ịkpata ọnọdụ akakpọ adanchi.
- Enwere nnyocha na-aga n'ihu ịchọpụta otu esi agwọ ma ọ bụ tụgharịa ọnọdụ akakpọ adanchi