Gaa na ọdịnaya

aka azu

Sitere na Wiktionary
  • Nkowa*

-Aka azu bu inara ego na ezighi ezi tupu i meera mmadu ihe

  • Nkejiasusu*

Ngwaa

  • Omumaatu*

Eg Emeka na-ana aka azu

  • Mkpoputa*
  • Olumba*

Ngari

  • Ntughari n'asusu ozo*

Bekee: Bribe

((Category:Ngwaa)) ((Category:wt/ig))