Gaa na ọdịnaya

akụkọ ịfo ndị ịgbo

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

N’ala Igbo, ịfo bụ akụkọ ọdinala ma ọ bụ akụkọ ịfo nke a na-agara ndị na-eto eto ma ọ bụ ndị obodo iji kụziere ha omume ọma, ịdọ aka ntị, ma ọ bụ kọwaa mmalite nke ihe dị iche iche.Ọ na-abụkarị akụkọ banyere anụmanụ, ndị dike, ma ọ bụ ihe ndị dị adị nke na-eme ihe karịrị nke mmadụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Akụkọ ịfo ndị ịgbo Na-Enye ọṅu ma na-ekwuzi ezigbo

Mkpọpụta

[dezie]

0lumba

[dezie]

Ịgbo ịzube

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]