akị awụsa
Ọdịdị
Aki awụsa
Nkọwa
[dezie]
Aki awụsa bụ mpkụrụ osisi nke na-ami n'ime ala, nke a na-ata ata maọbụ were ya meta ihe ọṅụṅụ di iche iche dịka nke ndị Awụsa kpọrọ kwunu aya

Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Musa na-ere akị awụsa
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]imumu