Gaa na ọdịnaya

aji anu

Sitere na Wiktionary

ajị anụ

Nkọwa

[dezie]

Ntutu na-etolite n’ahụ́ anụmanụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ajị anụ nke ehi ahụ dị ogologo.
  • Ha ji ajị anụ kee uwe.

Mkpọpụta

[dezie]

/àʤì ànʊ̀/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[fur]