ajọ chi
Ọdịdị
ajọ chi
NKỌWA
[dezie]ajọ chi pụtara enweghị ihu ọma.mgbe mmadụ n'eme ihe ọ naghị adabara ya,a sị na ọ nwere ajọ chi.
NKEJIASỤSỤ
[dezie]Nkowaha
ỌMỤMATỤ
[dezie]1. Agbanyeghị mgbalị ya ịgụ akwụkwọ, Onwere ajọ chin'ule ahụ.
MKPỌPỤTA
[dezie]a-jọ-chi
OLUMBA
[dezie]Mkpọchụ ihu[Mbaise]
NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ
[dezie]Bekee
[dezie]bad luck https://en.m.wikitionary.org/wiki/bad luck]