Gaa na ọdịnaya

ahụike ọmụmụ

Sitere na Wiktionary

" " "ahụike ọmụmụ" " "

Nkọwa

[dezie]

Nchịkọta nke ọgwụ ịmụ nwa, nlekọta ụmụ nwanyị dị ime na ndị mụrụ ụmụ , gynekoloji na akụkụ ụfọdụ nke uroloji na endocrinoloji ka ha metụtara usoro nkịtị na ọrịa na ọnọdụ nke ịmụ nwa mmadụ.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

E nwere ahụike ọmụmụ na ala Naijiria

Olumba

[dezie]

Ahụike ọmụmụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

reproductive_health