agụ iyi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]nnukwu anụ na-eri anụ ndị ọzọ nwere ogologo agba na eze, ogologo ọdụ, ụkwụ dị mkpụmkpụ, na nnukwu akpịrịkpa na ahụ ya nke na-eji nmikpu na nwayọọ bịakwute anụ ọchọrọ iri nwere nweta-ya na mberede. A na-achọkarị agụ iyi maka anụ ahụ na aba uru maka ịrụ akpụkpọ ụkwụ, akpa na ihe ndị ọzọ dị iche iche
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Lee anya nke ọma, akpụkpọ agụ iyi ka eji wee rụọ akpa ahụ.
- A na akọ na agụ iyi bị na ọdọ mmiri nke Agulu na steeti Anambra.