agbamafa
Ọdịdị
Agbamafa
Nkọwa
[dezie]Nke a pụtara ịchọpụta ihe dị n'ihu ma ọ bụ ihe mmadu na-amaghi site na mmụọ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ndị ichie kpebiri na ha ga eme agbamafa iji chọpụta ihe mere nwa okorọbịa ahu jiri rịa ọrịa ọjọọ ahụ tupu ọ nwụọ
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]ịchụ mmụọ (Abia)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Spanish
[dezie]Adivinación Adivinación