agụụ

O sị Wiktionary

Agụụ

Nkọwa[dezie]

Nkea bụ mmetụta obi eru ala ma ọ bụ ike ọgwụgwụ site n'erighi nri gbakwụnyere onye nwere ọchịchọ nri

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Agụụ mere nwatakịrị ahu a ọ daa mba

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

  • Agụrụ
  • Egụụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Hunger Hunger

French[dezie]

faim faim