Gaa na ọdịnaya

abamaba

Sitere na Wiktionary

abamaba


nkowa

[dezie]

nke a bụ usoro otu esi anabata ndi ọhụrụ n'otu ha dị iche iche. Otu ndi a nwere ike ịbụ mmọnwụ, otu nzuzo, dere gawazie


nkejiasụsụ

[dezie]

aha


ọmụmaatụ

[dezie]

Naanị ụmụ nwoke na-emekarị abamaba n'otu mmọnwụ.


mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Owere=

[dezie]

mmanwụ

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

intiation