Gaa na ọdịnaya

aṅyarị

Sitere na Wiktionary

aṅyarị

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ ndị ahụ ha chafere ọcha oke bụkwa nke oke anwụ na-enye apa maọbụ tụọ agwa n'ahu ha. Ichafe ọcha oke abụghị n'ike aka ha kama ọbụ ka chi si kee ha.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ịkpọ mmadụ aṅyarị na-ewuta ha mgbe ụfọdụ.
  2. Ndị Gọọmentị anabatara ndị otu anyarị site na-ịkwanyere ha ugwu pụrụ ighe.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

albino