Zinachidị
Ọdịdị
Zinachidị
Nkọwa
[dezie]Zinachidị bụ aha mmadụ na-aza nke pụtara na onye nwe aha ahụ ga na-eme omume igosi na Chukwu dị ndụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Zinachidị bụ aha nwunye nwanne m
Mkpọputa
[dezie]Zínàchídị̀
Olumba
[dezie]Gosiụwa
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Show that God lives