Gaa na ọdịnaya

Zikoranachukwudi

Sitere na Wiktionary

Nkowa

[dezie]

Zikoranachukwudi Bụ aha Igbo n'omenala Igbo nke pụtara Gosi ha na e nwere Chukwu ọ bụkwa otu ihe ahụ pụtara Zikoranachidi.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Omumaatu

[dezie]

Aha m bu Zikoranachukwudi

Mkpoputa

[dezie]


Olumba

[dezie]

Asusu Igbo


Ntughari

[dezie]

Bekee

[dezie]

Zikoranachukwudi Is an Igbo name in the Igbo culture which means Show them that there’s God it’s also the same meaning of Zikoranachidi