Gaa na ọdịnaya

Wiktionary:Ihe ndozi nke anya nahu

Sitere na Wiktionary

"""Ihite"""

Nkọwa

[dezie]

Ihite bụ aha nne ewu m'ọbụ ewu nke rugoro ịmụ nwa.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nnem nwere ihite atọ n'ụlọ ewu ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Íhítè

Olumba

[dezie]

Nne ewu

Ntugharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Goat https://en.m.wiktionary.org/wiki/Goat

Category

[dezie]