Gaa na ọdịnaya

Wepụ aka enwe n'ofe, tupu ọ ghọọ aka mmadụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ ilu na-ekwu ka a kwụsị omume ọjọọ tupu nsonazu ya a bịa

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

=Bekee

[dezie]

Remove a monkey's hand from the soup before it becomes a human hand