Gaa na ọdịnaya

Uwe elu

Sitere na Wiktionary

Uwe elu

Blouse_(ST2185_-_RS117480)_-_Kostuum_-_MoMu_Antwerp

Nkọwa

[dezie]
  1. Uwe elu
bụ uwe a na-eyikarị n’elu ahụ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nne m zụtara m uwe elu ọhụrụ maka emume.
  2. Chika họọrọ uwe elu dị ọkụ n’ihi oyi.


Mkpọpụta

[dezie]
Blouse


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=blouse