"""Ụtarị""'
Ụtarị bụ ogologo osisi nke a na-apia mmadụ maọbụ anụmanụ.
Aha
Onye nkuzi pịara nwata akwụkwọ ụtarị.
Útàrí
[Cane]