Usoro gburugburu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Usoro gburugburu bụ ebe ihe dị ndụ dị ka anụmanụ, osisi, mmadụ, wdg na ihe na-adịghị ndụ dị ka mmiri, ala, ikuku na-arụkọ ọrụ ọnụ, ma na-emekọrịta ọnụ n'otu gburugburu.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nchekwa osisi na-enyere usoro gburugburu ka ọ dị ndụ.