Gaa na ọdịnaya

Usoro ọmụmụ

Sitere na Wiktionary

Usoro ọmụmụ

Nkọwa

[dezie]

Usoro guzoro ụlọ akwụkwọ chọrọ iji kuziere ụmụ akwụkwọ niile.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Onye nkuzi anyi ji usoro ọmụmụ akwụkwọ akụzi anyi.

Mkpọpụta

[dezie]

Ọlụmba

[dezie]


Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Curriculum