Gaa na ọdịnaya

Uru enweghị ọrụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Uru enweghị ọrụ bụ ego ụfọdụ mmadụ na-enweta site na steeti maọbụ Obodo mgbe ha enweghị ọrụ ma ha enweghị ike ịchọta ya.

Ndị a na-enyekarị uru enweghị ọrụ bu ndi o n'abụghi ha kpatara na ha enweghị ọrụ.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]

Gọọmenti na akwu ugwo uru enweghị ọrụ kwa ọnwa.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Nrite enweghị ọrụ

Uru ndi anaghi arụ ọrụ ( Anambra Steeti}

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]