Uru Ntụnyere
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Uru atụnyere bụ ụkpụrụ akụ na ụba nke na-akọwa ka mmadụ, azụmahịa, ma ọ bụ obodo nwere ike isi mepụta ihe ọma ma ọ bụ ọrụ na ọnụ ahịa ohere dị ala karịa ndị ọzọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]Obodo A nwere ike imepụta ụgbọ ala iri ma ọ bụ gwongworo ise.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]uru atụnyere {Anambra}