Gaa na ọdịnaya

Uru ọnụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Uru ọnụ pụtara ihe na-abara onye ọ bụla nọ n'otu obodo ma ọ bụ obodo uru, ọ bụghị naanị mmadụ ole na ole.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]

Anyị kwesịrị ịrụkọ ọrụ ọnụ maka uru ndị mmadụ niile

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Uru ndị mmadụ niile {Anambra}

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Common good