Gaa na ọdịnaya

Umuokpu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ ụmụ nwaanyị a mụrụ n'otu ezinụlọ,otu obi, maọbụ otu ụmụnna,ha were lụọ di n' obodo ha maọbụ n' obodo ọzọ.A na-ewe ha ka ndi nwere agba n'obodo, umunna na kwa govmenti

Nkejịasụsụ

[dezie]
Ahaigwe

Ọmụmatụ

[dezie]

Chioma so ná ndị ụmụọkpụ

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ụmụada

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Women of the same kindred