Umunwanyị n'akwado ikike mmadụ
Ọdịdị
umunwanyị n'akwado ikike mmadụ
Nkowa
[dezie]Umunwanyị n'akwado ikike mmadụ bụ otu umunwanyị n'akwado ikike dịrị ndị mmadụ. Ọbu otu umunwanyị n'ebu agha megide mmegbu ndị mmadụ ma ọbu ikike dịrị ha.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkpọaha
Ọmụmaatụ
[dezie]Otú umunwanyị n'akwado ikike mmadụ n'Anambra Steti ebuka agha megide ịma nwanyị elu n'ike.
Mkpọputa
[dezie]Olumba
[dezie]Ụmụ ikpoho n'akwado ikike mmadụ {Asusu ndị Obomkpa na ogbe ime obodo Aniocha na Delta Steti}