Gaa na ọdịnaya

Uko

Sitere na Wiktionary

Ụkọ

Nke a bụ oge ụkọ, dika nri, ego, ọrụ w.d.g

Nkejịasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

Ugbu a n'obodo anyi enwere ụkọ nri nke na emekpa ndi mmadụ ahụ.

Ụko ọrụ ndị na obodo anyi Nigeria

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

scarce