Gaa na ọdịnaya

Ugomma

Sitere na Wiktionary

Ugomma

Ugomma bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwaanyị n'ala igbo. Nkea pụtara na ọ nwere mma ugo.

Nkejiasụsụ

[dezie | dezie ebe o si]

Aha


Ọmụmaatụ

[dezie | dezie ebe o si]

Aha m bụ Ugomma


Mkpọpụta

[dezie | dezie ebe o si]

Ùgómmá

Ntụghari

[dezie | dezie ebe o si]


The honour of beauty