Gaa na ọdịnaya

Ugo rie awọ, mma ya arụọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu a pụtara na onye a na-asọpụrụ ma na-akwanyere ùgwù kwesịrị ịkpachara anya ka ọ ghara itinye aka n'ihe ndị a na-anaghị asọpụrụ, n'ihi na omume ndị dị otú ahụ nwere ike imebi aha na ọkwa ha, n'agbanyeghị àgwà ha.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]