Gaa na ọdịnaya

Ụgbọelu

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Ugboelu)

"""Ugboelu"""

Nkọwa

[dezie]

Ụgbọelu bụ ụgbọ arupụtara naanị ka ọ na-agba n'igwe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụgbọelu a mara mma.

Mkpọpụta

[dezie]

Ụ/gbọ/elu

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Aeroplane