Gaa na ọdịnaya

Ugbo Mmiri

Sitere na Wiktionary

"""Ụgbọ Mmiri"""

Nkọwa

[dezie]

Ụgbọ mmiri bụ ụgbọ eji eme njem na mmiri. Ọ na ebu mmadụ m'ọbụ ibu si na mmiri jee otu ebe.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụgbọ mmiri bụ ụgbọ eji eme njem na mmiri.

Mkpọpụta

[dezie]

Úgbó mmírí

Olumba

[dezie]

Ụgbọ epepe

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Boat https://en.m.wiktionary.org/wiki/Boat

Category

[dezie]