Gaa na ọdịnaya

Udu

Sitere na Wiktionary

Udu

Traditional musical instruments

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ime ngwa eji akụ egwu enwere n'ala igbo. Ngwa egwụ a n'adị ka udụ eji eku mmírí. Ọ n'enwe ihe nro eji akụ ya ka o nwee ike bupute ụda ya nke ọma.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ụda egwu N'atọ ụtọ ma ọ bụrụ n'udu so ya.
  2. Ọ bụ udu na ogene bụ na ana akụ egwu.

Mkpọpụta

[dezie]
Udu


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

drum