Udeme anya
Ọdịdị
"""Udene anya"""
Nkọwa
[dezie]Ụdene anya bụ afa n'egosi mmadụ ile mmadụ ibeya anya ọjọ
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ụdene anya abụghị ezi akparam agwa
Mkpọputa
[dezie]Údéńé áńyá
Olumba
[dezie]- Mmubi anya
- Ilọ anya
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]Wickedness https://en.m.wiktionary.org/wiki/wickedness