Uchegbu
Ọdịdị
nkọwa
[dezie]Aha bụ aha Igbo, ọ pụtara Onye na-agaghị anwụ site na echiche/ọrịa uche (nke ndị iro ya).
Nkeji asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Uchegbu gụsịrị akwụkwọ na kọleji
Olumba
[dezie]mkpọpụta
[dezie]Ntụgharị asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]One who would not die from the thoughts/ill will (of his enemies).