Jump to content

Ube

O sị Wiktionary

Ube

Nkọwa

[dezie]

Ube bụ otu n'ime ọtụtụ mkpụrụ osịsị enwere n'obodo dị ịche ịche. Ana eru ya n'oku tupu aracha ya. Ụfodu na-ata ya otu ahu.

Ube

Nkeji asụsụ

[dezie]

Aha

Omụmaatụ

[dezie]

Eji ube ata oka.


Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

pear