Gaa na ọdịnaya

Taa

Sitere na Wiktionary

taa

Nkọwa

[dezie]

ọnọdị iji eze gbarie ihe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nne nwanyị ahụ kwadoro nwa ya ka ọ taa nri.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

igbo izugbe

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

chew