Gaa na ọdịnaya

Sayensị ihe ndị Dị Ndụ

Sitere na Wiktionary

Sayensị Ihe Ndị Dị Ndụ

Nkọwa

[dezie]

Sayensị ihe ndị dị ndụ (BioScience n'olu bekee) bụ akwụkwọ akụkọ sayensị nke Mahadum Oxford na-ebipụta kwa ọnwa n'aha American Institute of Biological Sciences. E hiwere ya n'afọ 1964 ma bụrụkwa Bulletin AIBS (1951–1963) bu ụzọ bute ya.

Akwụkwọ akụkọ ahụ na-ebipụta akwụkwọ ntinye uche dị iche iche nke ndị mmadụ degasịrị gbasara nnyocha ọhụrụ ndị a na-eme ugbua na ngalaba ọ́mụmụ ihe bayọlọji, ya na edemede na mkparịta ụka ndị gbasara agụmakwụkwọ, amụma ọha, akụkọ ihe mere eme.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ndị mahadum Oxford ebipụtala akwụkwọ Biosciences nke afọ a?

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Bioscience