Ozoemena
Ọdịdị
Ozoemena
Nkọwa
[dezie]Aha mmadụ pụtara na ihe mere mbu emekwana ọzọ.
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nna nna n bara nwa nwoke ya nke atọ Ozoemena maka ụmụ ya ndị mbụ abụo nwụrụ.
Mkpọpụta
[dezie]Ōzōéménà
Olumba
[dezie]Ozoemela
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]Another Tragedy shouldn't occur