Oyi
Ọdịdị
Oyi
Nkọwa
[dezie]- Oyi
bụ ọnọdụ ihu igwe ma ọ bụ ikuku nke na-eme ka ahụ mmadụ jụọ oyi. Ọ na-eme n’oge dị ka udu mmiri, udu oyi, ma ọ bụ n’abalị.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- N’oge oyi, ụmụaka kwesịrị iyi uwe na-ekpo ọkụ.
- Chinedu enweghị ike ịpụ n’ụlọ n’ihi oyi.
Mkpọpụta
[dezie]