Gaa na ọdịnaya

Otito

Sitere na Wiktionary

Otito

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ime ọrịa ndi ọzọ. Ọ n'adi na elu ahụ mmadụ. Ọ n'afuafu ma na enwekwa ọnụ. O chaa, akpapuo ya n'ọnụ ya, ọpụọ abụ. Mgbe nke a mechara, omalite lawazie.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Otito toro nwoke a na-abụ apụọla abụ. Ugbua, ahụ esiereya ike

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]