Organic farming
Ọdịdị
Ugbo ọganik
Nkọwa
[dezie]Aha
Nkejịasụsụ
[dezie]Ugbo-ọganik
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọ bụrụ na mmadụ na arụ ọrụ ugbo, ma jiri kemikalu nke a gwakọtara site na anụmanụ ma ọ bụ site na nkpuru akụkụ, aga asị na onye ahụ na akọ ugbo ọganik.
Mkpọputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ikọ̀ ọrụ ọganiko
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]
Bekee
[dezie]Organic farming