Gaa na ọdịnaya

Opi Ụgbọala

Sitere na Wiktionary

Opi Ụgbọala

Opi ugboala
Opi ugboala

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe etinyere n'ụgbọala na eme mkpọtụ mgbe ọkwọ ụgbọala piriya aka.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Opi ụgbọala nke a n'ada ụda

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]