Gaa na ọdịnaya

Onyonyo

Sitere na Wiktionary

Onyonyo


Unusual_wood_picture_frame_handmade_8x12_diamond_willow_wood_frame

Nkọwa

[dezie]
  1. Onyonyo
bụ ihe e sere, tee foto ya, ma ọ bụ ihe ngosi onyonyo n'elu ihe dịka akwụkwọ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ifeoma chọpụtara onyonyo nna ya n’ime akwụkwọ ochie.
  2. Onyonyo ahụ dị ụtọ ile.


Mkpọpụta

[dezie]
Picture

Olu mba

[dezie]
  1. Ihe ngosi

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=picture